1 Samuel 20:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 O wee sị onye ahụ na-ejere ya ozi: “Biko, gbara ọsọ gaa chọta akụ́ ndị a m ga-agbapụ.”+ Onye ahụ na-ejere ya ozi gbapụrụ, ya onwe ya gbara akụ́ ahụ ka ọ gafere ya. 1 Samuel 31:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọgụ ahụ wee siere Sọl ike, ndị na-agba ụta wee mesịa hụ ya, ndị na-agba ụta wee merụọ ya ahụ́ nke ukwuu.+ 2 Samuel 1:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ụta Jọnatan esighị n’ọbara ndị e gburu egbu,Nakwa n’abụba ndị dike laghachi azụ,+Mma agha Sọl adịghịkwa alaghachi n’efu.+
36 O wee sị onye ahụ na-ejere ya ozi: “Biko, gbara ọsọ gaa chọta akụ́ ndị a m ga-agbapụ.”+ Onye ahụ na-ejere ya ozi gbapụrụ, ya onwe ya gbara akụ́ ahụ ka ọ gafere ya.
3 Ọgụ ahụ wee siere Sọl ike, ndị na-agba ụta wee mesịa hụ ya, ndị na-agba ụta wee merụọ ya ahụ́ nke ukwuu.+
22 Ụta Jọnatan esighị n’ọbara ndị e gburu egbu,Nakwa n’abụba ndị dike laghachi azụ,+Mma agha Sọl adịghịkwa alaghachi n’efu.+