2 Samuel 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Devid wee sị ya: “Olee otú ihe si gaa? Biko, kọọrọ m.” O wee sị: “Ndị Izrel esiwo n’ọgbọ agha gbaa ọsọ, ọtụtụ n’ime ha adawokwa nwụọ,+ ọbụna Sọl+ na Jọnatan+ nwa ya anwụwo.” 2 Samuel 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Nwa okorobịa ahụ na-akọrọ ya ihe ahụ wee sị: “Ọ dabara na m nọ n’Ugwu Gilboa,+ lee, Sọl dabeere n’ube ya;+ ma, lee! ndị na-anya ụgbọ ịnyịnya na ndị nọ n’elu ịnyịnya chụkwutere ya.+
4 Devid wee sị ya: “Olee otú ihe si gaa? Biko, kọọrọ m.” O wee sị: “Ndị Izrel esiwo n’ọgbọ agha gbaa ọsọ, ọtụtụ n’ime ha adawokwa nwụọ,+ ọbụna Sọl+ na Jọnatan+ nwa ya anwụwo.”
6 Nwa okorobịa ahụ na-akọrọ ya ihe ahụ wee sị: “Ọ dabara na m nọ n’Ugwu Gilboa,+ lee, Sọl dabeere n’ube ya;+ ma, lee! ndị na-anya ụgbọ ịnyịnya na ndị nọ n’elu ịnyịnya chụkwutere ya.+