Jenesis 49:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Ma gị onwe gị, Juda,+ ụmụnne gị ga-eto gị.+ Aka gị ga-ejide ndị iro gị n’ekwo.+ Ụmụnna gị ga na-adara gị n’ala.+ 1 Samuel 30:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Mgbe Devid lọrutere Ziklag, o zigaara ndị okenye Juda, bụ́ ndị enyi ya,+ ụfọdụ n’ime ihe nkwata ahụ, sị: “Nke a bụ onyinye+ iji gọzie unu, bụ́ nke a kwatara n’aka ndị iro Jehova.”
8 “Ma gị onwe gị, Juda,+ ụmụnne gị ga-eto gị.+ Aka gị ga-ejide ndị iro gị n’ekwo.+ Ụmụnna gị ga na-adara gị n’ala.+
26 Mgbe Devid lọrutere Ziklag, o zigaara ndị okenye Juda, bụ́ ndị enyi ya,+ ụfọdụ n’ime ihe nkwata ahụ, sị: “Nke a bụ onyinye+ iji gọzie unu, bụ́ nke a kwatara n’aka ndị iro Jehova.”