2 Samuel 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Devid wee meere onwe ya aha mgbe o si n’igbu ndị Idọm na Ndagwurugwu Nnu+ lọta—puku mmadụ iri na asatọ.+ 1 Ihe E Mere 18:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Devid wee gbuo Hadadiza+ bụ́ eze Zoba+ n’ime Hemat+ ka ọ na-aga inweta osimiri Yufretis.+
13 Devid wee meere onwe ya aha mgbe o si n’igbu ndị Idọm na Ndagwurugwu Nnu+ lọta—puku mmadụ iri na asatọ.+