Abụ Ọma 60:okwu mmeghe Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ Ntụziaka e nyere onye nduzi Okooko Lili nke Ihe Ncheta. Miktam. Abụ ọma Devid. Maka ịkụzi ihe.+ Mgbe ya na Eram-nehareyim na Eram-Zoba lụrụ ọgụ, Joab wee laghachi gbuo ndị Idọm dị puku mmadụ iri na abụọ na Ndagwurugwu Nnu.+
Ntụziaka e nyere onye nduzi Okooko Lili nke Ihe Ncheta. Miktam. Abụ ọma Devid. Maka ịkụzi ihe.+ Mgbe ya na Eram-nehareyim na Eram-Zoba lụrụ ọgụ, Joab wee laghachi gbuo ndị Idọm dị puku mmadụ iri na abụọ na Ndagwurugwu Nnu.+