2 Ndị Eze 16:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ehaz gbara afọ iri abụọ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri na isii na Jeruselem; o meghịkwa ihe ziri ezi n’anya Jehova bụ́ Chineke ya dị ka Devid nna nna ya mere.+ 2 Ndị Eze 16:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ikpeazụ, Ehaz sooro nna nna ya hà dinaa, e wee lie ya n’ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid;+ Hezekaya+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.
2 Ehaz gbara afọ iri abụọ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri na isii na Jeruselem; o meghịkwa ihe ziri ezi n’anya Jehova bụ́ Chineke ya dị ka Devid nna nna ya mere.+
20 N’ikpeazụ, Ehaz sooro nna nna ya hà dinaa, e wee lie ya n’ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid;+ Hezekaya+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.