2 Ndị Eze 16:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ehaz mechara nwụọ otú nna nna ya hà nwụrụ. E liri ya ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid. Hezekaya*+ nwa ya nọchiri ya, malite ịchị.
20 Ehaz mechara nwụọ otú nna nna ya hà nwụrụ. E liri ya ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid. Hezekaya*+ nwa ya nọchiri ya, malite ịchị.