2 Ndị Eze 18:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 N’afọ nke atọ n’ọchịchị Hoshia+ nwa Ịla eze Izrel, Hezekaya+ nwa Ehaz+ eze Juda malitere ịchị. 2 Ihe E Mere 29:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Hezekaya+ malitere ịchị mgbe ọ dị afọ iri abụọ na ise. Ọ chịrị afọ iri abụọ na itoolu na Jeruselem. Aha nne ya bụ Abaịja, nwa Zekaraya.+ Aịzaya 1:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 Ọhụụ Aịzaya*+ nwa Emọz hụrụ gbasara Juda na Jeruselem n’oge Ọzaya,+ Jotam,+ Ehaz,+ na Hezekaya,+ na-achị ndị Juda:+ Hosia 1:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 Ihe a ka Jehova gwara Hosia* nwa Beiraị n’oge Ọzaya,+ Jotam,+ Ehaz,+ na Hezekaya+ bụ ndị eze Juda,+ nakwa n’oge Jeroboam+ nwa Joash+ bụ eze Izrel. Matiu 1:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọzaya mụrụ Jotam,+Jotam amụọ Ehaz,+Ehaz amụọ Hezekaya.+
29 Hezekaya+ malitere ịchị mgbe ọ dị afọ iri abụọ na ise. Ọ chịrị afọ iri abụọ na itoolu na Jeruselem. Aha nne ya bụ Abaịja, nwa Zekaraya.+
1 Ọhụụ Aịzaya*+ nwa Emọz hụrụ gbasara Juda na Jeruselem n’oge Ọzaya,+ Jotam,+ Ehaz,+ na Hezekaya,+ na-achị ndị Juda:+
1 Ihe a ka Jehova gwara Hosia* nwa Beiraị n’oge Ọzaya,+ Jotam,+ Ehaz,+ na Hezekaya+ bụ ndị eze Juda,+ nakwa n’oge Jeroboam+ nwa Joash+ bụ eze Izrel.