1 Ihe E Mere 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jotam amụọ Ehaz,+ Ehaz amụọ Hezekaya,+ Hezekaya amụọ Manase,+ 2 Ihe E Mere 28:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ikpeazụ, Ehaz sooro nna nna ya hà dinaa, ha wee lie ya n’obodo, na Jeruselem, n’ihi na ha ebubataghị ya n’ebe a na-eli ndị eze Izrel.+ Hezekaya nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya. Matiu 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọzaya amụọ Jotam;Jotam+ amụọ Ehaz;+Ehaz amụọ Hezekaya;+
27 N’ikpeazụ, Ehaz sooro nna nna ya hà dinaa, ha wee lie ya n’obodo, na Jeruselem, n’ihi na ha ebubataghị ya n’ebe a na-eli ndị eze Izrel.+ Hezekaya nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.