2 Ihe E Mere 21:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ dị afọ iri atọ na abụọ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ asatọ na Jeruselem. N’ikpeazụ, ọ nwụrụ n’enweghị onye nwere mmasị n’ebe ọ nọ.+ Ha wee lie ya n’Obodo Devid,+ ma ọ bụghị n’ebe a na-eli ndị eze.+ 2 Ihe E Mere 33:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ikpeazụ, Manase sooro nna nna ya hà dinaa,+ ha wee lie ya+ n’ụlọ ya; Emọn+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya. Ilu 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ncheta a na-echeta onye ezi omume ga-ewetara ya ngọzi,+ ma aha ndị ajọ omume ga-ere ure.+
20 Ọ dị afọ iri atọ na abụọ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ asatọ na Jeruselem. N’ikpeazụ, ọ nwụrụ n’enweghị onye nwere mmasị n’ebe ọ nọ.+ Ha wee lie ya n’Obodo Devid,+ ma ọ bụghị n’ebe a na-eli ndị eze.+
20 N’ikpeazụ, Manase sooro nna nna ya hà dinaa,+ ha wee lie ya+ n’ụlọ ya; Emọn+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.