2 Ndị Eze 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee ruo n’afọ nke atọ nke ọchịchị Hoshia+ nwa Ila bụ́ eze Izrel na Hezekaya+ nwa Ehaz+ bụ́ eze Juda ghọrọ eze. 1 Ihe E Mere 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jotam amụọ Ehaz,+ Ehaz amụọ Hezekaya,+ Hezekaya amụọ Manase,+
18 O wee ruo n’afọ nke atọ nke ọchịchị Hoshia+ nwa Ila bụ́ eze Izrel na Hezekaya+ nwa Ehaz+ bụ́ eze Juda ghọrọ eze.