18 “Maịka+ onye Moreshet+ nọ na-ebu amụma n’ụbọchị Hezekaya bụ́ eze Juda+ wee na-agwa ndị Juda niile, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “A ga-akọ Zayọn dị ka ubi,+ Jeruselem ga-aghọkwa mkpọmkpọ ebe,+ ugwu nke Ụlọ Nsọ ga-adị ka ebe ndị dị elu dị n’oké ọhịa.”’+