2 Ndị Eze 14:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ndị Juda niile wee kpọrọ Azaraya,+ ọ gbara afọ iri na isii+ mgbe ahụ, ha wee mee ya eze n’ọnọdụ nna ya bụ́ Amazaya.+ 2 Ihe E Mere 26:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọzaya+ gbara afọ iri na isii mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri ise na abụọ na Jeruselem. Aha nne ya bụ Jekọlaya+ onye Jeruselem. Matiu 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Esa amụọ Jehọshafat;+Jehọshafat amụọ Jehoram+Jehoram amụọ Ọzaya;
21 Ndị Juda niile wee kpọrọ Azaraya,+ ọ gbara afọ iri na isii+ mgbe ahụ, ha wee mee ya eze n’ọnọdụ nna ya bụ́ Amazaya.+
3 Ọzaya+ gbara afọ iri na isii mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri ise na abụọ na Jeruselem. Aha nne ya bụ Jekọlaya+ onye Jeruselem.