2 Ndị Eze 15:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Azaraya na ihe niile o mere, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Juda? 2 Ihe E Mere 27:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Jotam+ na agha niile o buru na ụzọ ya, lee, e dere ha n’Akwụkwọ+ Ndị Eze Izrel na Juda.
6 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Azaraya na ihe niile o mere, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Juda?
7 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Jotam+ na agha niile o buru na ụzọ ya, lee, e dere ha n’Akwụkwọ+ Ndị Eze Izrel na Juda.