1 Ndị Eze 14:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ihe ndị ọzọ metụtara Rehoboam na ihe niile o mere, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’oge ndị eze Juda? 2 Ihe E Mere 26:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Ọzaya,+ ndị mbụ na ndị ikpeazụ, Aịzaya+ nwa Emọz+ onye amụma dere ha n’akwụkwọ.
29 Ihe ndị ọzọ metụtara Rehoboam na ihe niile o mere, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’oge ndị eze Juda?
22 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Ọzaya,+ ndị mbụ na ndị ikpeazụ, Aịzaya+ nwa Emọz+ onye amụma dere ha n’akwụkwọ.