2 Samuel 6:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O nyekwara+ mmadụ niile, ìgwè ndị Izrel dum, ma nwoke ma nwaanyị, onye ọ bụla, otu achịcha nkịtị na achịcha mkpụrụ osisi det nakwa achịcha mkpụrụ vaịn a mịrị amị,+ e mesịa, mmadụ niile lara, onye ọ bụla n’ụlọ ya.
19 O nyekwara+ mmadụ niile, ìgwè ndị Izrel dum, ma nwoke ma nwaanyị, onye ọ bụla, otu achịcha nkịtị na achịcha mkpụrụ osisi det nakwa achịcha mkpụrụ vaịn a mịrị amị,+ e mesịa, mmadụ niile lara, onye ọ bụla n’ụlọ ya.