Abụ Ọma 105:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 105 Keleenụ Jehova, kpọkuonụ aha ya,+Meenụ ka a mara ọrụ ya n’etiti ndị dị iche iche.+ Abụ Ọma 106:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 106 Toonụ Jaa!+Keleenụ Jehova, n’ihi na ọ dị mma;+N’ihi na obiọma* ya na-adịru mgbe ebighị ebi.+ Ndị Kọlọsi 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Nọgidesienụ ike n’ekpere,+ mụrụkwanụ anya na ya ma na-enye ekele,+