Ndị Kọlọsi 4:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Na-ekpenụ ekpere mgbe niile.+ Unu echefukwala ịna-ekpe ya. Na-ekelekwanụ Chineke.+