Ndị Kọlọsi 3:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Kwenụ ka udo nke Kraịst na-achị obi unu,+ n’ihi na Chineke kpọrọ unu ka unu bụrụ otu ahụ́, nọrọkwa n’udo. Gosikwanụ na obi dị unu ụtọ maka ihe e meere unu. 1 Ndị Tesalonaịka 5:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Na-ekelenụ Chineke maka ihe niile.+ Ihe a bụ ihe Chineke chọrọ ka unu na-eme ebe unu bụ ndị na-eso ụzọ Kraịst Jizọs.
15 Kwenụ ka udo nke Kraịst na-achị obi unu,+ n’ihi na Chineke kpọrọ unu ka unu bụrụ otu ahụ́, nọrọkwa n’udo. Gosikwanụ na obi dị unu ụtọ maka ihe e meere unu.
18 Na-ekelenụ Chineke maka ihe niile.+ Ihe a bụ ihe Chineke chọrọ ka unu na-eme ebe unu bụ ndị na-eso ụzọ Kraịst Jizọs.