Jọn 14:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 M na-ahapụrụ unu udo. M na-enye unu udo m.+ Anaghị m enye ya unu otú ụwa si enye ya. Obi alọla unu mmiri, unu atụkwala egwu. Ndị Filipaị 4:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Udo+ Chineke na-enye, nke karịrị nghọta mmadụ, ga-esi n’aka Kraịst Jizọs chee obi unu+ na echiche* unu nche.
27 M na-ahapụrụ unu udo. M na-enye unu udo m.+ Anaghị m enye ya unu otú ụwa si enye ya. Obi alọla unu mmiri, unu atụkwala egwu.
7 Udo+ Chineke na-enye, nke karịrị nghọta mmadụ, ga-esi n’aka Kraịst Jizọs chee obi unu+ na echiche* unu nche.