Jọn 16:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Agwala m unu ihe ndị a ka unu wee nwee udo n’ihi m.+ N’ụwa, a ga-akpagbu unu, ma nweenụ obi ike. Emeriela m ụwa.”+ Ndị Rom 5:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’ihi ya, ugbu a a kpọrọla anyị ndị ezi omume maka na anyị nwere okwukwe,+ ka anyị na Chineke na-adị n’udo. Ọ bụ Onyenwe anyị Jizọs Kraịst mere ka udo a nwee isi.+
33 Agwala m unu ihe ndị a ka unu wee nwee udo n’ihi m.+ N’ụwa, a ga-akpagbu unu, ma nweenụ obi ike. Emeriela m ụwa.”+
5 N’ihi ya, ugbu a a kpọrọla anyị ndị ezi omume maka na anyị nwere okwukwe,+ ka anyị na Chineke na-adị n’udo. Ọ bụ Onyenwe anyị Jizọs Kraịst mere ka udo a nwee isi.+