Jọn 14:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 M na-ahapụrụ unu udo. M na-enye unu udo m.+ Anaghị m enye ya unu otú ụwa si enye ya. Obi alọla unu mmiri, unu atụkwala egwu. Ndị Efesọs 2:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ihi na Kraịst emeela ka anyị dịrị n’udo,+ meekwa ka ìgwè abụọ ahụ bụrụ otu,+ kwatuokwa mgbidi kewara ha.+
27 M na-ahapụrụ unu udo. M na-enye unu udo m.+ Anaghị m enye ya unu otú ụwa si enye ya. Obi alọla unu mmiri, unu atụkwala egwu.
14 N’ihi na Kraịst emeela ka anyị dịrị n’udo,+ meekwa ka ìgwè abụọ ahụ bụrụ otu,+ kwatuokwa mgbidi kewara ha.+