Jọn 14:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Mụ na unu agakwaghị ekwu ọtụtụ okwu n’ihi na onye na-achị ụwa+ na-abịa. O nweghịkwa ike n’ebe m nọ.+ Ọrụ Ndịozi 14:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ha nọ na-agba ndị na-eso ụzọ Jizọs nọ n’ebe ndị ahụ ume+ ka ha sie ike n’okwukwe. Ha sịkwara ha: “Ọtụtụ nsogbu ga-abịara anyị tupu anyị abanye n’Alaeze Chineke.”+ 1 Jọn 4:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ụmụntakịrị, unu si na Chineke, unu emeriekwala ha,+ n’ihi na onye unu na ya dị n’otu+ karịrị onye ya na ụwa dị n’otu.+ 1 Jọn 5:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 maka na onye* ọ bụla bụ́ nwa Chineke na-emeri ụwa.+ Ọ bụkwa okwukwe anyị ka anyị ji merie ụwa.+ Mkpughe 3:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 M ga-eme ka onye meriri n’agha+ soro m nọdụ ala n’ocheeze m,+ otú ahụ mụnwa meriri wee soro Nna m nọdụ ala+ n’ocheeze ya.
30 Mụ na unu agakwaghị ekwu ọtụtụ okwu n’ihi na onye na-achị ụwa+ na-abịa. O nweghịkwa ike n’ebe m nọ.+
22 Ha nọ na-agba ndị na-eso ụzọ Jizọs nọ n’ebe ndị ahụ ume+ ka ha sie ike n’okwukwe. Ha sịkwara ha: “Ọtụtụ nsogbu ga-abịara anyị tupu anyị abanye n’Alaeze Chineke.”+
4 Ụmụntakịrị, unu si na Chineke, unu emeriekwala ha,+ n’ihi na onye unu na ya dị n’otu+ karịrị onye ya na ụwa dị n’otu.+
21 M ga-eme ka onye meriri n’agha+ soro m nọdụ ala n’ocheeze m,+ otú ahụ mụnwa meriri wee soro Nna m nọdụ ala+ n’ocheeze ya.