Jọn 16:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Agwala m unu ihe ndị a ka unu wee nwee udo n’ihi m.+ N’ụwa, a ga-akpagbu unu, ma nweenụ obi ike. Emeriela m ụwa.”+ 1 Jọn 5:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Anyị ma na onye ọ bụla bụ́ nwa Chineke anaghị anọgide na-eme mmehie, kama onye ahụ bụ́ nwa Chineke* na-eche ya nche, ajọ onye ahụ agaghịkwa ejideli ya.*+
33 Agwala m unu ihe ndị a ka unu wee nwee udo n’ihi m.+ N’ụwa, a ga-akpagbu unu, ma nweenụ obi ike. Emeriela m ụwa.”+
18 Anyị ma na onye ọ bụla bụ́ nwa Chineke anaghị anọgide na-eme mmehie, kama onye ahụ bụ́ nwa Chineke* na-eche ya nche, ajọ onye ahụ agaghịkwa ejideli ya.*+