Levitikọs 19:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Unu echigharịkwurula chi na-abaghị uru,+ unu emerela onwe unu chi a wụrụ awụ.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu. Aịzaya 45:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Zukọtanụ bịa.+ Gbakọtanụ bịa nso, unu ndị si ná mba dị iche iche gbapụ.+ Ndị na-ebugharị ihe oyiyi ha e ji osisi pịa amaghị ihe ọ bụla, otú ahụkwa ka ọ dị ndị na-ekpeku chi nke na-apụghị ịzọpụta mmadụ ekpere.+ 1 Ndị Kọrịnt 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihe banyere iri+ ihe oriri e ji chụọrọ arụsị àjà, anyị maara na arụsị abụghị ihe ọ bụla+ n’ụwa, na e nweghịkwa Chineke ọ bụla ma ọ bụghị otu.+
4 Unu echigharịkwurula chi na-abaghị uru,+ unu emerela onwe unu chi a wụrụ awụ.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.
20 “Zukọtanụ bịa.+ Gbakọtanụ bịa nso, unu ndị si ná mba dị iche iche gbapụ.+ Ndị na-ebugharị ihe oyiyi ha e ji osisi pịa amaghị ihe ọ bụla, otú ahụkwa ka ọ dị ndị na-ekpeku chi nke na-apụghị ịzọpụta mmadụ ekpere.+
4 N’ihe banyere iri+ ihe oriri e ji chụọrọ arụsị àjà, anyị maara na arụsị abụghị ihe ọ bụla+ n’ụwa, na e nweghịkwa Chineke ọ bụla ma ọ bụghị otu.+