2 Samuel 7:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ihi na gị onwe gị, Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ́ Chineke Izrel, ekpugheworo ohu gị, sị, ‘M ga-ewuru gị ụlọ.’+ Ọ bụ ya mere ohu gị ji nwee obi ike ikpeku gị ekpere a.+
27 N’ihi na gị onwe gị, Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ́ Chineke Izrel, ekpugheworo ohu gị, sị, ‘M ga-ewuru gị ụlọ.’+ Ọ bụ ya mere ohu gị ji nwee obi ike ikpeku gị ekpere a.+