2 Samuel 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma ụmụ Amọn hụrụ na ndị Siria agbaala ọsọ, ha onwe ha si n’ihu Abishaị gbaa ọsọ wee gbaba n’obodo.+ E mesịa, Joab si n’ibuso ụmụ Amọn agha lọta wee bịa Jeruselem.+
14 Ma ụmụ Amọn hụrụ na ndị Siria agbaala ọsọ, ha onwe ha si n’ihu Abishaị gbaa ọsọ wee gbaba n’obodo.+ E mesịa, Joab si n’ibuso ụmụ Amọn agha lọta wee bịa Jeruselem.+