2 Samuel 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mgbe a kọọrọ ya Devid, ọ kpọkọtara Izrel dum ozugbo gafee Jọdan wee bịarute Hilam. Ndị Siria wee hazie onwe ha n’usoro izute Devid, ha wee malite ibuso ya agha.+
17 Mgbe a kọọrọ ya Devid, ọ kpọkọtara Izrel dum ozugbo gafee Jọdan wee bịarute Hilam. Ndị Siria wee hazie onwe ha n’usoro izute Devid, ha wee malite ibuso ya agha.+