2 Samuel 10:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mgbe a kọọrọ ya Devid, ọ kpọkọtara ndị Izrel niile ozugbo, ha esi n’Osimiri Jọdan gafee ruo Hilam. Ndị Siria hazikwara onwe ha n’usoro, malitekwa ịlụso Devid agha.+
17 Mgbe a kọọrọ ya Devid, ọ kpọkọtara ndị Izrel niile ozugbo, ha esi n’Osimiri Jọdan gafee ruo Hilam. Ndị Siria hazikwara onwe ha n’usoro, malitekwa ịlụso Devid agha.+