1 Ihe E Mere 14:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Devid wee malite ide ude+ n’ala niile, Jehova wee mee ka ụjọ ya jide mba niile.+ Abụ Ọma 18:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Ha ga-erubere m isi site n’ihe ha nụrụ naanị n’akụkọ;+Ndị mba ọzọ ga-eji egwu bịakwute m.+