2 Samuel 21:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Agha dakwaara ha na ndị Filistia ọzọ na Gọb, Elhenan+ nwa Jeare-ọregim onye Betlehem wee gbuo Golayat onye Gat, onye okporo ube ya dị ka okporo osisi nke ndị na-ekwe ákwà.+
19 Agha dakwaara ha na ndị Filistia ọzọ na Gọb, Elhenan+ nwa Jeare-ọregim onye Betlehem wee gbuo Golayat onye Gat, onye okporo ube ya dị ka okporo osisi nke ndị na-ekwe ákwà.+