1 Ihe E Mere 20:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Agha wee daara ha na ndị Filistia ọzọ; Elhenan+ nwa Jeya wee gbuo Lamaị nwanne Golayat+ onye Gat, bụ́ onye okporo ube ya dị ka okporo osisi nke ndị na-ekwe ákwà.+
5 Agha wee daara ha na ndị Filistia ọzọ; Elhenan+ nwa Jeya wee gbuo Lamaị nwanne Golayat+ onye Gat, bụ́ onye okporo ube ya dị ka okporo osisi nke ndị na-ekwe ákwà.+