2 Samuel 17:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mụ onwe m na-adụ ọdụ, sị: Ka a hụ na a kpọkọtaara gị Izrel dum, malite na Dan ruo Bia-shiba,+ ha ga-adịkwa ọtụtụ dị ka ájá dị n’akụkụ oké osimiri,+ gị onwe gị ga-esokwa gaa agha ahụ.+
11 Mụ onwe m na-adụ ọdụ, sị: Ka a hụ na a kpọkọtaara gị Izrel dum, malite na Dan ruo Bia-shiba,+ ha ga-adịkwa ọtụtụ dị ka ájá dị n’akụkụ oké osimiri,+ gị onwe gị ga-esokwa gaa agha ahụ.+