1 Ihe E Mere 27:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Joab+ nwa Zeruya malitere ịgụ ha ọnụ, ma ọ gụchaghị ha;+ e wee weso Izrel iwe+ n’ihi nke a, e denyeghịkwa ọnụ ọgụgụ ahụ n’ihe ndekọ nke ihe ndị mere n’ụbọchị Eze Devid.
24 Joab+ nwa Zeruya malitere ịgụ ha ọnụ, ma ọ gụchaghị ha;+ e wee weso Izrel iwe+ n’ihi nke a, e denyeghịkwa ọnụ ọgụgụ ahụ n’ihe ndekọ nke ihe ndị mere n’ụbọchị Eze Devid.