1 Ihe E Mere 27:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Joab nwa Zeruya malitere ịgụ ha ọnụ, ma ọ gụchaghị ha. Chineke wesakwara ndị Izrel iwe n’ihi ọnụ ahụ a gụrụ ha.+ E denyeghịkwa mmadụ ole a gụtara n’ebe e denyere ihe ndị mere n’oge Eze Devid na-achị.
24 Joab nwa Zeruya malitere ịgụ ha ọnụ, ma ọ gụchaghị ha. Chineke wesakwara ndị Izrel iwe n’ihi ọnụ ahụ a gụrụ ha.+ E denyeghịkwa mmadụ ole a gụtara n’ebe e denyere ihe ndị mere n’oge Eze Devid na-achị.