2 Samuel 11:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Mgbe oge iru uju+ gasịrị, Devid ziri ozi ozugbo wee kpọrọ ya laa n’ụlọ ya, o wee ghọọ nwunye ya.+ Ka oge na-aga, ọ mụụrụ ya nwa nwoke, ma ihe Devid mere dị njọ+ n’anya+ Jehova.
27 Mgbe oge iru uju+ gasịrị, Devid ziri ozi ozugbo wee kpọrọ ya laa n’ụlọ ya, o wee ghọọ nwunye ya.+ Ka oge na-aga, ọ mụụrụ ya nwa nwoke, ma ihe Devid mere dị njọ+ n’anya+ Jehova.