Jenesis 29:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 O wee tụrụ ime ọzọ mụọ nwa nwoke wee sị: “Ọ bụ maka na Jehova aṅawo ntị,+ n’ihi na a kpọrọ m asị, o wee nyekwa m nwa nke a.” Ya mere, ọ gụrụ ya Simiọn.+ Jenesis 49:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Simiọn na Livaị bụ ụmụnne.+ Ihe e ji eme ihe ike ka ngwá ọgụ ha ji gbuo ndị mmadụ bụ.+
33 O wee tụrụ ime ọzọ mụọ nwa nwoke wee sị: “Ọ bụ maka na Jehova aṅawo ntị,+ n’ihi na a kpọrọ m asị, o wee nyekwa m nwa nke a.” Ya mere, ọ gụrụ ya Simiọn.+