Jenesis 34:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Otú ọ dị, o ruru na n’ụbọchị nke atọ, mgbe ọ nọ na-afụ ha ụfụ,+ na onye nke ọ bụla n’ụmụ ndị ikom abụọ Jekọb, Simiọn na Livaị,+ ụmụnne Daịna,+ weere mma agha ya wee banye n’obodo ahụ n’ụzọ a na-agaghị enyo ha enyo, wee gbuo nwoke ọ bụla.+ Jenesis 42:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi ya, o si n’ebe ha nọ pụọ wee malite ịkwa ákwá.+ O wee laghachikwuru ha wee gwa ha okwu ma si n’etiti ha kpọrọ Simiọn+ kee ya agbụ n’ihu ha.+ Jenesis 49:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Simiọn na Livaị bụ ụmụnne.+ Ihe e ji eme ihe ike ka ngwá ọgụ ha ji gbuo ndị mmadụ bụ.+ 1 Ihe E Mere 4:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ụmụ Simiọn bụ Nemuel+ na Jemin,+ Jerib, Zira, Sheọl,+ Mkpughe 7:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 n’ebo Simiọn,+ puku iri na abụọ;n’ebo Livaị,+ puku iri na abụọ;n’ebo Ịsaka,+ puku iri na abụọ;
25 Otú ọ dị, o ruru na n’ụbọchị nke atọ, mgbe ọ nọ na-afụ ha ụfụ,+ na onye nke ọ bụla n’ụmụ ndị ikom abụọ Jekọb, Simiọn na Livaị,+ ụmụnne Daịna,+ weere mma agha ya wee banye n’obodo ahụ n’ụzọ a na-agaghị enyo ha enyo, wee gbuo nwoke ọ bụla.+
24 N’ihi ya, o si n’ebe ha nọ pụọ wee malite ịkwa ákwá.+ O wee laghachikwuru ha wee gwa ha okwu ma si n’etiti ha kpọrọ Simiọn+ kee ya agbụ n’ihu ha.+