Jenesis 49:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Ịsaka+ bụ ịnyịnya ibu ọkpụkpụ ya siri ike, nke makpu n’agbata akpa abụọ e kokwasịrị ya.