Jenesis 42:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ bụrụ na unu na-eme ihe n’eziokwu, ka a hapụ otu n’ime ụmụnne unu n’ụlọ a kpọchiri unu,+ ma ndị nke ọzọ n’ime unu lawa, burunụ ọka, n’ihi ụnwụ dị n’ụlọ unu.+ Jenesis 49:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Simiọn na Livaị bụ ụmụnne.+ Ihe e ji eme ihe ike ka ngwá ọgụ ha ji gbuo ndị mmadụ bụ.+
19 Ọ bụrụ na unu na-eme ihe n’eziokwu, ka a hapụ otu n’ime ụmụnne unu n’ụlọ a kpọchiri unu,+ ma ndị nke ọzọ n’ime unu lawa, burunụ ọka, n’ihi ụnwụ dị n’ụlọ unu.+