Jenesis 43:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee ruo na ozugbo ha richara ọka* ha butere n’Ijipt,+ nna ha sịrị ha: “Laghachinụ zụtara anyị obere ihe oriri.”+ Jenesis 45:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma o zigakwaara nna ya ihe ndị a: ịnyịnya ibu asaa ndị bu ihe ọma dị n’Ijipt na nne ịnyịnya ibu iri ndị bu ọka* na achịcha na ihe nna ya ga-eri n’ụzọ.
2 O wee ruo na ozugbo ha richara ọka* ha butere n’Ijipt,+ nna ha sịrị ha: “Laghachinụ zụtara anyị obere ihe oriri.”+
23 Ma o zigakwaara nna ya ihe ndị a: ịnyịnya ibu asaa ndị bu ihe ọma dị n’Ijipt na nne ịnyịnya ibu iri ndị bu ọka* na achịcha na ihe nna ya ga-eri n’ụzọ.