Jenesis 42:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ sịkwara: “Lee, anụrụ m na ọka dị n’Ijipt.+ Gbadaanụ n’ebe ahụ zụtara anyị ọka, ka anyị wee dị ndụ ghara ịnwụ.” Ọrụ Ndịozi 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma Jekọb nụrụ na ihe oriri dị n’Ijipt,+ o wee zipụ nna nna anyị hà na nke mbụ.+
2 Ọ sịkwara: “Lee, anụrụ m na ọka dị n’Ijipt.+ Gbadaanụ n’ebe ahụ zụtara anyị ọka, ka anyị wee dị ndụ ghara ịnwụ.”