Jenesis 42:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụ Josef na-achị ala ahụ.+ Ọ bụ ya na-eresị ndị niile nke ụwa ihe.+ N’ihi ya, ụmụnne Josef bịara kpọọrọ ya isiala.+
6 Ọ bụ Josef na-achị ala ahụ.+ Ọ bụ ya na-eresị ndị niile nke ụwa ihe.+ N’ihi ya, ụmụnne Josef bịara kpọọrọ ya isiala.+