-
Jenesis 45:23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 O zigaara nna ya ihe ndị a: jakị iri ndị bu ihe ọma ndị si n’Ijipt na nne jakị iri ndị bu ọka wit na achịcha nakwa ihe nna ya ga-eri n’ụzọ.
-