Jenesis 45:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma o zigakwaara nna ya ihe ndị a: ịnyịnya ibu asaa ndị bu ihe ọma dị n’Ijipt na nne ịnyịnya ibu iri ndị bu ọka* na achịcha na ihe nna ya ga-eri n’ụzọ.
23 Ma o zigakwaara nna ya ihe ndị a: ịnyịnya ibu asaa ndị bu ihe ọma dị n’Ijipt na nne ịnyịnya ibu iri ndị bu ọka* na achịcha na ihe nna ya ga-eri n’ụzọ.