Diuterọnọmi 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ihe oriri ọ bụla unu pụrụ iji ego zụta n’aka ha ka unu ga-eri; mmiri ọ bụla unu pụkwara iji ego zụta n’aka ha ka unu ga-aṅụ.+
6 Ihe oriri ọ bụla unu pụrụ iji ego zụta n’aka ha ka unu ga-eri; mmiri ọ bụla unu pụkwara iji ego zụta n’aka ha ka unu ga-aṅụ.+