Diuterọnọmi 2:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Unu ga-akwụ ha ụgwọ nri unu ga-eri, unu ga-akwụkwa ha ụgwọ mmiri unu ga-aṅụ.+