Jenesis 43:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee sị: “Unu enweghị nsogbu ọ bụla. Unu atụla egwu.+ Ọ bụ Chineke unu na Chineke nke nna unu tinyeere unu akụ̀ n’akpa unu.+ Ego unu bu ụzọ ruo m aka.” E mesịa, ọ kpọpụtaara ha Simiọn.+ Job 36:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụrụ na e kee ha agbụ,+A na-eji ụdọ mmekpa ahụ́ ejide ha.
23 O wee sị: “Unu enweghị nsogbu ọ bụla. Unu atụla egwu.+ Ọ bụ Chineke unu na Chineke nke nna unu tinyeere unu akụ̀ n’akpa unu.+ Ego unu bu ụzọ ruo m aka.” E mesịa, ọ kpọpụtaara ha Simiọn.+