Ọnụ Ọgụgụ 22:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Jehova wee meghee anya Belam,+ o wee hụ mmụọ ozi Jehova ka o ji mma agha a mịpụtara amịpụta guzoro n’ụzọ. Ozugbo ahụ, o hulatara kpọọ isiala.
31 Jehova wee meghee anya Belam,+ o wee hụ mmụọ ozi Jehova ka o ji mma agha a mịpụtara amịpụta guzoro n’ụzọ. Ozugbo ahụ, o hulatara kpọọ isiala.