Joshụa 5:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee ruo mgbe Jọshụa nọ Jeriko nso na o leliri anya hụ otu nwoke+ nke guzo n’ihu ya, jiri mma ọ mịpụtara amịpụta.+ Jọshụa wee gakwuru ya ma sị ya: “Ị̀ dịnyeere anyị ka ị dịnyeere ndị na-emegide anyị?”
13 O wee ruo mgbe Jọshụa nọ Jeriko nso na o leliri anya hụ otu nwoke+ nke guzo n’ihu ya, jiri mma ọ mịpụtara amịpụta.+ Jọshụa wee gakwuru ya ma sị ya: “Ị̀ dịnyeere anyị ka ị dịnyeere ndị na-emegide anyị?”